Vocab April Flashcards
there was not a lot of choice of clothes that will fit me
ọnweghị ọtụtụ nhọrọ uwe ga-adabara m
This did not last a long time
nke a adịgideghị ogologo oge
He is fighting me
ọ na-alụ m ọgụ
They don’t have any left
ha enweghị nke fọdụrụ
He usually comes in/ I usually eat
O na abatakari/ a na m erikari
Security/ security guard/ security staff
Nche/ onye nche/ ndi nche
To concentrate well
Itinye ezigbo uche
To come in early
Ima uzo abia
I am almost done
Emechawala m
To finish packing
Ikwakochaa
Only one suitcase is left
Oforo naani ofu apati
To add some more
Itinyetukwu
We are only staying for one week
Naani otu izuka ka anti ga-ano
Just in case
Adighi ama ama
We are only staying for one week
Naani otu izuka ka anti ga-ano