Common Question Topics Flashcards
It is not stressful
O naghi enwenrugide
I don’t need to
A choghi m
What is the most interesting thing you have seen on a trip?
Ihe kacha adoro mmasi i huru na njem
I was surprised
O juru m anya
Holiday
Ezumike
What is the best holiday you have been on?
Kedu ezumike kacha mma i gara?
A lot
Otutu
Different
Di iche
I had (lots of) fun
Enwere m (otutu) ochi
Useful
Bara uru
Abroad
Obodo oyibo
What’s your favourite sport?
Kedu egwuruegwu kacha amasi gi?
What shows do you like to watch?
Kedu ihe ngosi na-amasi gi?
Team
Otu
The score changed a lot
Akara ahu gbanwere nke ukwuu
I was surprised
O juru m anya
It was amazing
O di itunanya
What are some…
Kedu ufodu…
For a long time
Ogologo oge
To excercise
Imeghari ahu
The food is healthy
Nni ahu di mma
I like to wear … more than …
O na-amasi m iyi… karia …
Trousers are more comfortable
Uweyi na-akawanye mma
It is better
O ka mma
Outfit
Ejiji
Winter
Uduoyi
At the moment
Ugbu a
It is obvious
O doro anya
What’s the most interesting fashion trend you’ve seen?
Kedu udi ejiji kachasi amasi i hula?
Popular in fashion
Ewuewu na ejiji
What is the most popular fashion trend today?
Kedu ihe kachasi ewu ewu na ejiji taa?
Special
Puru iche
To copy
Inomi
How can you save money?
Kedu ka i ga-esi chekwaa ego?
Business
Azu m ahia
To explain
Ikowa