My Igbo Dictionary Flashcards
(I am) trying
(A an m) agbali
(They are) selling
(Ha na)-ere
I don’t have a choice
E nweghi m nhoro
The last time that
Oge ikpeazu na
We are the same
Anyi bu otu
I don’t care
Achoghi m ima
It’s none of your business
O gbasaghi gi
It’s expensive
O di onu
Too (eg. too much)
Oke
It’s too expensive
O di oke onu
It is cheap
O di onu ala
Therefore
Ya mere
Since
Ka mgbe
After
Emecha
Before
Tupu
Same
Otu
Love (noun)
Ihunanya
It is the same thing
O bukwa otu ihe ahu
I use
A na m eji
I am right
M ziri ezi
You are wrong
I na-ezighi ezi
I won/ I have won
M meriri/ emeriwo m
I lost the game
Mfuru efu egwuruegwu ahu
More often
Otu oge
To change
Igbanwe
Sometimes
mgbe ụfọdụ
I choose
Even though
N’agbanyeghi
It is boring
ọ na-agwụ ike
I am bored
ịnọ nkịtị gwụrụ m ike
Except
belụsọ
How many
Ole
I will turn off the light
M ga-agbanyụ ọkụ.
I will turn on the light
M ga-agbanye ọkụ.
We bought it
Anyi zutara ya
I spend money
A na m etinye ego
In the future
N’odi n ihu
For the first time
Maka oge bu