House Chores Flashcards
1
Q
She is sweeping the floor
A
O na-aza ala
2
Q
He vacuums the carpet
A
O na-ekpochapu kapeeti
3
Q
We are mopping the floor
A
Anyi na-ehicha ala
4
Q
They are making the bed
A
Ha na-emezi akwa
5
Q
I fold the clothes
A
A na m api aji uwe
6
Q
She irons the shirt
A
O na-ede uwe elu ahu
7
Q
He takes out the trash
A
O na-ebupu ihe mbumbu ahu
8
Q
He is organising his books
A
O na-ahazi akwukwo ya
9
Q
She is cleaning the store
A
O an-asachapu stovu ahu
10
Q
This floor wasn’t swept
A
Azaghi ala a
11
Q
Spread our clothes outside
A
Kpasaa akwa anyi n’ezi
12
Q
Your thing has dirtied the floor I cleaned
A
Ihe gi emechuola ala m hichara
13
Q
Did you wash the dishes?
A
I sara efere?