Vocab January Flashcards
It is dark outside
Ọ gbara ọchịchịrị n’èzí
Or
Ma ọ bụ
It is too hot
Ọ dị oke ọkụ
My first time
Oge mbụ m
The food is ok/ a little fine
Nri a dikwa ọfụma ntakịrị
Some restaurant
Ụfọdụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ
Other
Ndị ọzọ
Sometimes
Mgbe ụfọdụ
It will be fun
Ọ ga-atọ ụtọ
To pay
Ịkwụ ụgwọ
Also
Ọzọkwa
Together/
We are together
Ọnụ/
Anyị nọkọrọ ọnụ
Normally I work for thirty minutes
Na-emekarị, m na-arụ ọrụ nkeji iri atọ
I developed an interest in
M malitere inwe mmasị na ya
Bedroom
Ime ụlọ
How to
Ka esi
I didn’t learn
A mughi m
Go slower
Jiri nwayo
There is a way to do it on YouTube
Onwere ka esi eme nke a na YouTube
Different
Iche iche
Story
Akuko
It will be enough
O ga-ezuru anyi
One year ago
Ofu afo gara aga
That’s why
Ya mere
So many (questions)
Oke (ajuju)
Also put some
Tinyekwara
Glasses
Enyo anya
I wear
A na m eyi
I look after
A na m elekota