Your 30 Minute Igbo phrases #1 | Igbo Language Flashcards
She took her clothes.
Ọ were uwe ya.
I don’t have money today.
E nweghi m ego taa
It was his best time.
Ọ bụ oge kachaara ya mma.
It’s all new for us
Ọ’ụ ihe ohuru ebe anyị nọ
This is where she sold them
Ebe a ka ọ rere ha.
This is a photo of my husband sitting down on a chair.
Nke a bụ foto di m ka ọ nodụ ala n’oche.
She was as tall as her mother
O toro ogologo ka nne ya
She trusted you
Ọ tụkwasịịrị gị obi
She was / is eating
Ọ na-eri nri
That’s the way it was / is.
Etú ahụ ka ọ dị.
She spoke well
O kwuru okwu nke oma
She doesn’t speak my language (2 ways to say it)
Ọ naghị asụ asụsụ m /
Ọ sụghị asụsụ m
Here is where you saw her
Ebe a bụ ebe ị hụrụ ya
She gave him a wristwatch.
Ọ nyere ya elekere aka
It was also the same for you.
Ọ bụkwaara gị otu ihe ahụ
This book is very old
Akwụkwọ a dị ezigbo ochie
This is what I want to say.
Nke a bụ ihe m chọrọ ikwụ
She would really like to go there
Ọ ga-amasị ya ịga ebe ahụ
Does she want to drink something?
Ọ nwere ihe ọ chọrọ ịṅụ?
You are not telling it to us/ telling us
Ị naghị agwa anyị ya
She will make him do it
Ọ ga-eme ka ọ mee ya.
It is only a dream
Ọ bụ naani nrọ
That person is like me
Onye ahụ dị ka m
How is everybody doing?
Kedụ ka mmadụ niile mere?
It/ It’s good
Ọ dị mma.
This house is far too small for you
Ụlọ a pekarịrị gị
It is not a good idea
Ọ bụghị ezigbo echiche.
It is going well
O na-aga ofuma
How is your mother doing?
Kedụ ka nne gị mere?
It has been long since we saw.
O teela kemgbe anyị hụrụ
She loves red wine
Ọ hụrụ mmanya na-acha ọbara ọbara n’anya.
She will be scared to watch them.
Ujo ga-atụ ya ile ha anya.
That is common sense.
Nke ahụ bụ akọ n’uche.
It’s not up to him
Ọ bụghị ya ka ọ dị n’aka
It is making him very sad.
Ọ na-ewute ya nke ukwuu.
She is having a hard time swimming.
Igwu mmiri na-esiri ya ike.
It is time to go to the doctor
Oge eruola ịgakwuru dọkịta
This is where they work
Nke a bụ ebe ha na-arụ ọrụ
They are still growing
Ha ka na-eto eto
He wrote an email to his parents.
Ọ degaara ndị mụrụ ya ozi ikuku.
He didn’t get caught
E jideghị ya
This bag isn’t mine
Akpa a abụghị nke m
Look how he cooks
Lee ka o si esi nri
That sentence doesn’t make sense
Ahịrịokwu ahụ enweghị isi
To tell the truth, we completely forgot.
Iji kwuo eziokwu, anyi chefuru kpamkpam.
She’s more intelligent than her sibling.
Ọ nwere ọgụgụ isi karia nwanne ya.
Count from one to ninety.
Gụo site na otu ruo iri iteghete.
It won’t hurt them
Ọ gaghị emerụ ha ahụ
It was done well
E mere ya ọfụma
It was done very well.
E mere ya ọfụma ọfụma
They had nothing against it
Ha enweghị ịhe ọblụla megide ya
This is a picture of my home
Nke a bụ foto ụlọ m
How are your friends doing?
Kedụ ka ndị enyi gị mere?
He isn’t a good person
Ọ bụghị ezigbo mmadụ
How is your wife doing?
Kedụ ka nwunye gị mere?
She will not say anything
Ọ gaghị ekwu ihe ọbụla
She is a good Igbo speaker
Ọ bụ onye na-asụ Igbo ọfụma.
This is how it is
Etu a ka o si dị
Good morning. Are you well? (Two ways to say it)
Ị boola chi. Ị dikwa mma? /
Ụtụtụ oma. Ị dịkwa mma?
It’s a new city
Ọ bụ obodo ọhụrụ
Do everything you can to
Mee ihe niile Ị nwere ike ime.
Just do your best
Mee ike gị