The Fridge Is Open - Igbo Story Flashcards
1) Who left this fridge open?
2) I don’t know, it wasn’t me!
3) It wasn’t me either.
1) Kedu onye hapuru friiji a oghe?
2) A maghi m, o bughi m!
3) O bughikwa m.
1) Could it have been Mum?
2) Let’s ask her.
3) Mum, did you leave the fridge door open?
1) O nwere ike ibu Mama?
2) Ka anyi juo ya.
3) Nne, i hapuru uzo friiji a oghe?
1) No, I didn’t open it.
2) I thought that one of you guys opened it now.
3) No, we didn’t open!
1) Mba, emegheghi m ya.
2) Eche m na otu onye n’ime unu meghere ya ugbua
3) Mba, anyi emegheghi ya
1) But who could it be?
2) Maybe it was a ghost!
1) Mana kedu onye o nwere ike ibu?
2) O nwere ike buru onye mmuo!
1) Ghosts can’t open fridges, don’t be silly.
2) Then who opened this fridge then?
1) Ndi mmuo eneweghi ike imeghe friiji, ezuzu zina
2) Mana kedukwanu onye meghere friiji a?