The Work Hasn't Finished - Igbo Story Flashcards
1) Meeting
2) All
3) Finish
4) Early in the morning
5) Brain
1) Nzuko
2) Nile
3) Emecha
4) Isi ututu
5) Uburu
1) It is time for stopping work
2) I am going home now
3) I will see you guys tomorrow
1) Oge ikwusi oru eruola
2) A na m ala ulo m ugbua
3) A ga m ahy unu echi
1) Wait, Have you finished everything we will use for the meeting tomorrow?
2) No, but I will finish all of them tomorrow
3) We are supposed to look at all of them very early tomorrow morning
1) Chere, I mechaala he nile any ga-eji mee nzuko echi?
2) Mba, mana aga m emecha ha nile echi.
3) Mba o! Any kwesiri ile ha nile anya n’isi ututy echi
1) You must finish them today
2) Oh! I am tired.
3) This is business. You are not the only one that is tired.
1) I ga-emechariri ha taa.
2) Chai! Ike agwula m.
3) Ihe a bu azumakja. O bughi naani gi ka ike gwuru.
1) We are all supposed to finish everything this night
2) My brain has shut down
3) Please tell your brain to wake up again. We have important work to finish.
1) Anyi mile kwesiri imecha ihe nile n’abali a
2) Uburu m akpochiela
3) Biko gwa ubury gi ya tetakwa ozo. Anyi nwere Oru di mkpa a ga-emecha.