30 Minute Igbo Phrases #3 Flashcards
This ice cream is cold.
Ice cream a juru oyi.
Where is that hospital?
Kedu ebe ulo ogwu ahu di?
Their cafe is near the post office.
Cafe ha di nso n’ulo nzipu ozi.
It snows in the month of December.
Ibube oyi na-ada n’onwa Disemba.
I like green tea.
Green tea na-amasi m.
He is reading a bible.
O na-agu akwukwo nso.
We have three children.
Anyi nwere umu ato.
She plays tennis.
O na-apia tennis.
The store closes at six o’clock.
Uloahia na-emechi n’elekere isii.
The weather is lovely today.
Ihu igwe mara maa taa.
I am drinking hot chocolate.
A na m anu hot chocolate.
Where is the park?
Kedu ebe ama egwuregwu di?
That salad is fresh.
Saladi ahu di ohuru.
He drives a white car.
O na-anya ugboala na-acha ocha.
You have a white dog.
I nwere nkita ocha.
We are watching the stars.
Anyi na-ele kpakpando anya.
She is skipping. (With a skipping rope.)
O na-awu udo.
I have a new cell phone.
E nwere m ekwenti ohuu.
That restaurant is open.
Ulo oriri na onunu ahu ghe oghe.
It usually rains around this time.
Mmiri na-ezokari n’oge ugbua
I like oranges a lot.
Oroma na-amasi m nke ukwuu.
Where is the supermarket?
Kedu ebe oke uloahia di?
That soup is delicious.
Ofe ahu di uto.
He is a photographer.
O bu osefoto.
We like adventure movies.
Ihe nkiri mmapuobi na-amasi anyi.
You have beautiful eyes.
I nwere anya mara mma.
She does drawing.
O na-ese ihe osise.
I have an interesting book.
E nwere m akwukwo na-atu uto.
The sun sets quickly in winter.
Anyanwu na-ada osiso n’uduoyi.