Chores Flashcards
1
Q
I am cleaning the kitchen.
A
Ana m ehicha useekwuu
2
Q
Are you cleaning the dishes?
A
I na-asa efere?
3
Q
Did you wash the dishes?
A
I sara efere?
4
Q
She is sweeping the floor
A
O na-aza ala
5
Q
He vacuums the carpet.
A
A na-ekpochapu kapeeti.
6
Q
They are making the bed.
A
Ha na-emezi akwa.
7
Q
Can you dust the shelves?
A
I nwere ike ihichapu uko?
8
Q
I fold the clothes.
A
A na m apiaji uwe.
9
Q
She irons the shirt.
A
O na-ede uwe elu ahu.
10
Q
He takes out the trash.
A
O na-ebupu ihe mbumbu ahu.
11
Q
We clean the windows.
A
Anyi na-ehicha windo.
12
Q
They wash the car.
A
Ha na-asa ugbo ala.