30 Mins Igbo Phrases 5 Flashcards
Let us watch and see
Ka anyi na-ele anya
This is where they stopped.
Nke a bu ebe ha kwusiri.
She will listen.
O ga-ege nti.
She might be able to speak English well.
O nwere ike isu bekee ofuma.
Does he want to sit here to eat his breakfast?
O choro inodu ebe a rie nri ututu ya?
This is their home.
Nke a bu ulo ha.
This is what I think.
Nke a bu ihe m chere.
That’s what we talked about.
Nke ahu bu ihe anyi kwuru maka ya.
This isn’t a bad thing.
Nke a abughi ihe ojoo.
He would prefer/ choose not to talk about it.
O ga-ahoro ighara ikwu maka ya.
Did you hear a sound?
O nwere uda i nuru?
Where are his gloves?
Ebee ka mwonaka ya di?
She doesn’t have good friends.
O nweghi ezigbo ndi enyi.
It’s better than having nothing (empty handed).
O ka mma karia igba aka.
Those books are his own.
Akwukwo ndi ahu bu nke ya.
What will happen if she says no?
Gini ga-eme ma o si mba?
It won’t hurt Sinachi.
O gaghi emeru Sinachi ahu.
Adaku knows.
Adaku ma.
These drinks are not good.
Mmanya ndi a adighi mma.
What did you say?
Kedu ihe i kwuru?