Igbo lesson 9- Learn Igbo Phrases/Short Sentences In igbo For Beginners-Igbotic girl Transcription Flashcards
Ndeewo
Hello hi
Abum onye igbo
I am igbo
Kedu ka imere (ke ka ime, ke k’ime)
How are you?
O dị mma
I’m good (response to how are you)
(Kedu nke n’eme) k’ nke na-eme
What’s up?
Obi dị m ụ́tọ ịmaga onye ị bụ
Nice to meet you
Gwam okwu n’igbo (the w in okwu is almost swallowed)
Speak igbo to me
Aghọ taghịm (first gh is pronounced like hu but using the same part of the throat as ghayn; second part is like a y but also more gutteral
I don’t understand
Aghọ Tara m (aho Taram)
I understand
Amaghịm /amarom (first like amahyim or amayim)
I don’t know
Gịnị ka ị chere?
What do you think?
Si ebe a pụọ
Get out of here!
Gịnị ka ị kwuru
What did you say?
M ga enyere gị aka? (M genyere)
Can I help you ?
Ị ga enyere m aka? (I ga enyerem aka)
Can you help me?