Igbo Flashcards
To learn more
Gini bu ogwu
Ogwu bu ihe a na-anu,a na-agba mgbe mmadu na-aria oria maobu a choro igbochi oria.
Gini bu inu ogwu agharaaghara
Inu ogwu aghraaghara bu inu ogwu mgbe soro gi na abughi mgbe Dokinta gwara gi maobu mmadu iji aka ya zuru ogwu nuo ka osi masi ya.
Udi ogwu di iche iche bu:
Ogwu bekee na ogwu igbo
Gini bu njiko na asusu bekee
Conjunction
Gini bu mbuuzo na asusu bekee
Preposition
Gini bu nyemaakangwaa na asusu bekee
Auxiliary verb
Na as a complementizer bu
That
Ole ka esi ede na before a vowel na asusu igbo
n’
Gini bu ntoala ngwaa na asusu bekee
Verbroot/Stem
Gini bu akpaalaokwu na asusu bekee
Idioms
Afo tara ya mmiri putara
Hew is wicked
O kuwaala aku oyibo nsugbe putara
He has let the cat out of the bag
O na-eme aka abuo putara
O na ezu ohi
O na-eme ka aturu putara
O na ezuzu ezuzu
O nwu okwa n’aka putara
O gbara uzo wee bia