Greetings/Everyday phrases Flashcards
Hello
Ndeewo
Who is speaking?
Onye na-ekwu?
Good Morning
Ị bọọla chi
Ị saala chi
Good Night
Ka chi foo
Reply to Good Night May morning come
Ka ọ bọọ
How are you?
Kedụ?
How are you doing?
Kedụ ka ị mere?
How are you? (casual)
Kee kwanụ?
I am fine Reply to How are you?
Ọ dị mma
Welcome
Nnọọ
What is your name?
Kedụ aha gị?
Kedụ afa gị?
My name is …
Aha m bụ …
Afa m bụ …
Where are you from?
Onye ebee ka ị bụ?
I am from …
A bụ m onye …
Goodbye
Ka ọ mesịa
Ka ọ dị
Have a nice day (may it go well for you today)
Ya gaziere gị taa
I understand
Aghọtara m
I don’t understand
Aghọtaghị m
Thank you (very much)
Daalụ (rinne)
I meela
Please
Biko
I’m sorry/Excuse me
Biko, iwe ewena gị
Yes
Ee
No
Mba
What is your profession?
Kedụ ụdị orụ ị na-arụ?
Please give me …
Biko, nye m …
One moment
Ka m bịakwa …
Please say it again
Biko, kwuo ya ọzọ
Please, teach me Igbo
Biko, kuziere m Igbo
I want to speak Igbo
A chọrọ m ịsụ Igbo
What is the way to …
Kedụ ụzọ esị eje …
How do I get to … ?
Kedụ ka m ga-esi jee … ?
Where do you live?
Ebee ka ị bi?
Please write it down
Biko detuo ya
What is this?
Gịnị bụ ịhe a?
What is the time?
Gịnị na-akụ?
Let’s go (home)
Ka anyị laa
I am hungry
Agụụ na-agụ m
I like food
Nri na-amasị m
What are we going to eat?
Gịnị ka anyị ga-eri?
Kedu ihe anyị ga-eri?
I am thirsty (my throat is dry)
Akpịrị na-akpọ m nkụ
I want to drink water
A chọrọ m ịṅụ mmiri
Please give me some water
Biko nye m mmiri
I am sleepy
Ụra na-atụ m
Ụra na-agba m
Start
Bido
Stop
Kwusi
I have finished
Emechaala m
Emechago m