Common verbs Flashcards
1
Q
to bathe (wash body)
A
ịsa ahụ
2
Q
to be
A
ịbụ, ịdị, ịnọ
3
Q
to bring
A
iweta
4
Q
to buy (something)
A
ịzụta (ihe)
5
Q
to call
A
ịkpọ
6
Q
to come
A
ịbịa
7
Q
to come in/enter
A
ịbata
8
Q
to come/get out
A
ịpụta
9
Q
to cook (food)
A
isi (nri)
10
Q
to count
A
ịgụ ọgụ
11
Q
to cry
A
ibe akwa
12
Q
to dance
A
ịgba egwu
13
Q
to do/ make (something)
A
ime (ihe)
14
Q
to draw (something)
A
ise (ihe)
15
Q
to drink (water)
A
ịñụ (mmiri)
16
Q
to eat (food)
A
iri (nri)
17
Q
to get
A
inweta
18
Q
to give
A
inye
19
Q
to go
A
ije, ịga
20
Q
to have/own
A
inwere / inwe
21
Q
to hear
A
ịnụ
22
Q
to hold
A
ijide
23
Q
to know
A
ịma
24
Q
to laugh
A
ịchị ọchị
25
to learn
ịmụta
26
to listen
ige ntị
27
to look/watch
ine
28
to pray (a prayer)
ikpe (ekpere)
29
to read ( a book)
ịgụ (akwụkwọ)
30
to run
ịgba ọsọ
31
to say
ikwu
32
to see
ịhụ
33
to sing (a song)
ibu abụ / ikwe ukwe
34
to sit
ịnọdụ
35
to sleep
ihi ụra / ịrahụ ụra
36
to speak ( a language)
ịsụ asụsụ
37
to stand
ikuni / ikuli
38
to stay (at a location)
ịnọ
39
to study
ịmụ
40
to take (something)
iwere (ihe)
41
to teach
ịkụzị
42
to tell
ịgwa
43
to think ( a thought)
iche echiche
44
to walk
ịga ije
45
to work
ịrụ ọrụ
46
to write
ide