Chapter 3 - Phrases Flashcards
Nara m ihe a
Take this thing from me
Wetuo ya
Take it down
I ma the m na-acho?
Do you know what I am looking for?
I huru ihe i na-acho?
Did you find what you were looking for?
A kparikwala m
Dont insult me
Anaghi m akpari gi
I am not insulting you
Kedu ka ihe si aga?
How are things going?
Ihe na-aga ofuma?
Things are going well
Ka m kowaa onwe m
Let me introduce myself
Achoghi m ima
I dont care/ I dont want to know
O nweghi ihe o mere
It doesnβt matter
Gbaa ya nkiti
Ignore him/her
Gba ha nkiti
Ignore them
Uzo tere aka
the route/ road is far
O baghi uru
It is not useful/ it is pointless
E meela m ya
I have done it
E meela ya
It has been done
I mere ya?
Did you do it?
Agaghi m eme ya
I will not do it
Kedu ihe na-eme?
What is happening?
Kedu ihe na-eme ebe a?
What is happening here?
I na-abia?
Are you coming?
Eee, a ne m abia
Yes, I am coming
Nye m otu tinkom
Give me a second
Ama m nβthe a ga-eme
I knew that this would happen
Ihe Nile o di mma?
Is everything ok?
Biko, hapu m aka
Please Leave me alone
Ka anyi mee ihe a
Letβs do this
Ka anyi metope ihe a
Letβs finish this off
Emechaa ka anyi kpaa
Letβs discuss later
A no m nβolu oru
I am at the office/ at work
Kedu ihe I na-eme?
What are you doing?