Adverbs Flashcards
1
Q
Today
A
Taa
2
Q
Tomorrow
A
Echi
3
Q
Yesterday
A
Ụnyahụ
4
Q
Always
A
Mgbe n’ile
5
Q
Almost
A
Kwa/obere ihe/ọfọrọ ntakiri
6
Q
Quickly
A
Ọsisọ/ngwa
7
Q
Immediately
A
Ozugbo
8
Q
Sometime
A
Mbge ụfọdụ
9
Q
Only
A
Nanị/so
10
Q
Soon
A
Ngwa ngwa/mgbe n’adịghị anya
11
Q
Slowly
A
Nwayọ/ nwayọ nwayọ (for emphasis)
12
Q
Again
A
Ọzọ
13
Q
Together
A
Ọnụ
14
Q
Well
A
Ọma/ọfụma