21 Igbo Phrases You Can Use At Home Flashcards
1) I riela nni?
2) Kedu ihe anyi na-eri taa
3) Anyi na-eri osikapa n’ehihie a.
1) Have you eaten?
2) What are we eating today?
3) We are eating rice this afternoon.
1) Have you eaten?
2) What are we eating today?
3) We are eating rice this afternoon.
1) I riela nni?
2) Kedu ihe anyi na-eri taa?
3) Anyi na-eri osikapa n’ehihie a.
1) Ebee ka i no?
2) Uwe m niile ruru unyi.
3) Aguu na-agu m
1) Where are you?
2) All my clothes are dirty.
3) I am hungry
1) Where are you?
2) All my clothes are dirty.
3) I am hungry
1) Ebee ka i no?
2) Uwe m niile ruru unyi.
3) Aguu na-agu m
1) E nwere nni obula di n’ulo a?
2) Afo ejula m.
3) Tuuta ngaji ahu
1) Is there any food in this house?
2) I’m full
3) Pick up that spoon
1) Is there any food in this house?
2) I’m full
3) Pick up that spoon
1) E nwere nni obula di n’ulo a?
2) Afo ejula m.
3) Tuuta ngaji ahu
1) I na-apu apu?
2) Onye na-aku aka n’uzo?
3) Mmmiri wusara n’ala
1) Are you going out?
2) Who is knocking on the door?
3) Water spilled on the floor
1) Are you going out?
2) Who is knocking on the door?
3) Water spilled on the floor
1) I na-apu apu?
2) Onye na-aku aka n’uzo?
3) Mmmiri wusara n’ala
1) I nwere ike inyere m aka saa efere?
2) Ura na-atu m.
3) A na m alaba ura
1) Could you help me wash the dishes?
2) I’m feeling sleepy.
3) I’m going to bed
1) Could you help me wash the dishes?
2) I’m feeling sleepy.
3) I’m going to bed
1) I nwere ike inyere m aka saa efere?
2) Ura na-atu m.
3) A na m alaba ura
1) O di n’ime mkpachi.
2) Ike gwuru m.
3) Onye riri nni m?
1) It is in (inside) the bedroom.
2) I’m tired.
3) Who ate my food?
1) It is in (inside) the bedroom.
2) I’m tired.
3) Who ate my food?
1) O di n’ime mkpachi.
2) Ike gwuru m.
3) Onye riri nni m?
1) Kpumie ka m nodu ala
2) I no na toilet?
3) O di n’ime moto
4) I na-akpo m?
1) Shift/ move over so I can sit down
2) Are you in the toilet?
3) It is inside the car
4) Are you calling me?
1) Shift/ move over so I can sit down
2) Are you in the toilet?
3) It is inside the car
4) Are you calling me?
1) Kpumie ka m nodu ala
2) I no na toilet?
3) O di n’ime moto
4) I na-akpo m?